Abigail Marshall Katung

Abigail Marshall Katung
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAbigail Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya7 Disemba 1973 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of Leeds City Council Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Leeds Dezie
candidacy in election2019 Leeds City Council election Dezie
kọwara na URLhttps://democracy.leeds.gov.uk/mgUserInfo.aspx?UID=7368 Dezie

Abigail Wok Marshall Katung (amụrụ na 7 Disemba 1975) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa-British na nwunye onye omeiwu na anọchite anya mpaghara Kaduna South, Kaduna State, Nigeria, Sunday Marshall Katung. A mụrụ ya ma zụlite ya na Naijiria, mana ọ kwagara UK iji mụọ na Mahadum Leeds ma malite na Jenụwarị 2024 ọ bụ gọvanọ na Leeds City College. Na Mee 2024 ọ ga ewere ọnọdụ nke Lord Mayor nke Leeds, [1] na aghọ onye kansụl mbụ a họpụtara site na Africa iji jide ọkwa kansụl, [2] onye ojii nke abụọ na esote Eileen Taylor na nke 130 n'ime ha niile. [3]

  1. Coyle. "New Lord Mayor of Leeds takes up role with 'great pride'", BBC News, 18 January 2024. Retrieved on 18 January 2024.
  2. Alkali. "Dabiri-Erewa hails appointment of Abigail as Lord mayor of Leeds", Radio Nigeria, 18 January 2024. Retrieved on 18 January 2024.
  3. Connolly. "Abigail Marshall-Katung 'honoured and humbled' to become Leeds' first African Lord Mayor", Yorkshire Evening Post, 19 January 2024. Retrieved on 20 January 2024.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy